Phyno - Isi Ego

Phyno - Isi Ego

BebesticBebestic in February 04, 2018
[Intro]\r\nInara afu dimkpa\r\nInu isi ego\r\n\r\n[Bridge]\r\nYeah\r\nNwa obu ihe wetere ego bu oru\r\nNwanne obu na ijiri oru ibulu oru\r\nNwanne obu ihe wetere ego bu oru\r\nNwanne elee gi n’ihu oru iburu oru\r\n\r\n[Verse 1]\r\nEbere m na emere ndi afu gbara m boot\r\nVery rude\r\nKita nu wa ha na egbuzim ka ana acho crude\r\nAh bet\r\nNwanne nga kpofuta altitude\r\nSafe landing\r\nIche na mu eyi parachute\r\nNwa ogbe wey OG ji the salute\r\nUmu nnunu na acho iji fine face confuse\r\nBefore e kwuo lote na men bu nkpo na boot\r\nAnd inu uda ekwete na foam ka eji eti udu\r\nOde siri mu na mu ana akwoka oka\r\nBuzi ihe poro mu si no photo m ka oji agbo zi ncha\r\nIjito nwoke buru ebu\r\nNwoke agbago dimkpa\r\nIjito nwoke burum nko shade m no na timber\r\nAlika 7up adi anu linkaa\r\nAkuga m from January to December\r\nNwanne anyi kwu ka tatachi ni n’ime blender\r\nAsa choro iku nja\r\nAnyi ga enye ya number\r\n\r\n[Bridge]\r\nYeah\r\nNwa obu ihe wetere ego bu oru\r\nNwanne obu na ijiri oru ibulu oru\r\nNwanne obu ihe wetere ego bu oru\r\nNwanne elee gi n’ihu oru iburu oru\r\n\r\n[Hook/Chorus]\r\nInara afu dimkpa\r\nInu isi ego\r\nFather man mechea onu\r\nKa onu isi ego\r\nUmu nwanyi ga aku isi\r\nKa ha nu isi ego\r\nOn a kun kun way\r\nAll the boys ga aru oru\r\nMa ha nu isi ego\r\n\r\n[Verse 2]\r\nOnye ji ego adi eme eye service\r\nWeputa cigar all man akpoo machise\r\nKuzie ru gi oru ka obu dike oha mathics\r\nNapu gi asa gi\r\nNwanne odi gi ka magic\r\nBut you know how the game go\r\nBalling anywhere me and the game go\r\nAnyi adi anu nti maka obu money bu the lingo\r\nNwanne owe gi\r\nYou are not in my league oh\r\nIts okay\r\nAll the girls nye m more pressure\r\nKita nfu ha\r\nNjiri obim nile gbaa ha pressure\r\nNow anyi na aball zi with short notice\r\nAnyi tuo down\r\nOna ele ka film box office\r\nAdim on and they cant off it\r\nNwanne kpaa biko ibiara ebee ka irie mu office (at all)\r\nOburu akuko ka iji bia zoo\r\nAnd oburu oru ga eweputa chaa\r\nMee ka nmra\r\nLet me know\r\n\r\n[Hook/Chorus]\r\nInara afu dimkpa\r\nInu isi ego\r\nFather man mechea onu\r\nKa onu isi ego\r\nUmu nwanyi ga aku isi\r\nKa ha nu isi ego\r\nOn a kun kun way\r\nAll the boys ga aru oru\r\nMa ha nu isi ego\r\n\r\n[Outro]\r\nChoi ifuru so na promo\r\nIfu kwo nu so na promo\r\nWashia mu ka Inu isi ego\r\nTaa onye nwere ego attackitago ball nwanne\r\nOn a kun kun way\r\nI am beat\r\nYou are many many good\r\nKa m buru asa no side ah nwanne\r\nAsa you are many many good\r\nNenu nwata rigodi okwete nu\r\nTutu gaga\r\nNkpuru okwu na okwu oma\r\nEcheta enwewe onwu\r\nOnwa di igwe na ala\r\nEh nwanne\r\nOna ebere gi akwa onu\r\nDaddy you are many many good\r\nDaddy you are many many good\r\nDaddy you are many many good.

DOWNLOAD MP3

REVEALED: How 2 Nigerians sold their company for over $200 Million

For Promotion & Advertisement

music@mp3naija.com

Tags:

0 Comments

No comment, be the first to comment.

Leave a Comment